18 Kwa ụbọchị, a na-akwadebere m otu oké ehi, atụrụ isii kacha mma, na nnụnụ. Otu ugboro n’ụbọchị iri, a na-ebutekwara m ụdị mmanya dị iche iche n’ụba. N’agbanyeghị ihe a niile, agwaghị m ndị obodo anyị ka ha nye m nri e kwesịrị ịna-enye gọvanọ n’ihi na ibu ha bu karịrị akarị.