-
Nehemaya 5:18Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
18 A bịa n’ihe a na-akwadebe kwa ụbọchị, a na-akwadebere m otu oké ehi, atụrụ isii na nnụnụ ndị kasị mma, a na-ebutekwara m ụdị mmanya+ niile n’ụba otu ugboro n’ime ụbọchị iri ọ bụla. Ma tinyere ihe ndị a, asịghị m ka e nye m nri gọvanọ kwesịrị ịdị na-eri, n’ihi na ozi a chọrọ ka ndị a na-eje dị arọ.
-