-
Nehemaya 6:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 M wee gaa n’ụlọ Shemaya nwa Deleya nwa Mehetabel mgbe ọ na-ekweghị apụta èzí. Ọ sịrị: “Ka anyị yie oge anyị ga-aga n’ụlọ ezi Chineke, n’ime ụlọ nsọ, ka anyị mechiekwa ọnụ ụzọ ụlọ nsọ, n’ihi na ha na-abịa igbu gị. Ha na-abịa igbu gị n’abalị.”
-