10 Mụ onwe m banyere n’ụlọ Shemaya nwa Deleya nwa Mehetabel mgbe e mechibidoro ya ụzọ.+ O wee sị: “Ka anyị zukọta n’oge a kara aka+ n’ụlọ ezi Chineke, n’ime ụlọ nsọ,+ ka anyị mechiekwa ọnụ ụzọ ụlọ nsọ ahụ; n’ihi na ha ga-abịa igbu gị, ha ga-abịa ọbụna n’abalị+ igbu gị.”