Nehemaya 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ozugbo a rụghachiri mgbidi ahụ,+ m tinyere ibo ụzọ ya niile.+ M wee họpụta ndị ga na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá,+ ndị na-abụ abụ,+ na ndị Livaị.+ Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:1 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 7/2023, p. 10
7 Ozugbo a rụghachiri mgbidi ahụ,+ m tinyere ibo ụzọ ya niile.+ M wee họpụta ndị ga na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá,+ ndị na-abụ abụ,+ na ndị Livaị.+