Nehemaya 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na, ozugbo e wughachisịrị+ mgbidi ahụ, m tinyere ibo ya+ niile n’egbughị oge. A họpụtakwara ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ na ndị na-abụ+ abụ na ndị Livaị.+ Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:1 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 7/2023, p. 10
7 O wee ruo na, ozugbo e wughachisịrị+ mgbidi ahụ, m tinyere ibo ya+ niile n’egbughị oge. A họpụtakwara ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ na ndị na-abụ+ abụ na ndị Livaị.+