Job 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Uju m na-eru emeela ka anya m na-ahụzi inyoghi inyoghi.+ Aka m abụọ na ụkwụ m abụọ adịghịzi otú ha dịbu.
7 Uju m na-eru emeela ka anya m na-ahụzi inyoghi inyoghi.+ Aka m abụọ na ụkwụ m abụọ adịghịzi otú ha dịbu.