Abụ Ọma 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ekwela ka ohu gị dị mpako.+ Ekwela ka mpako na-achị m.+ Mgbe ahụ, m ga-abụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+Agaghịkwa m eme mmehie dị oké njọ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:13 Ụlọ Nche,11/15/1992, p. 1410/1/1991, p. 16-17
13 Ekwela ka ohu gị dị mpako.+ Ekwela ka mpako na-achị m.+ Mgbe ahụ, m ga-abụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+Agaghịkwa m eme mmehie dị oké njọ.