Abụ Ọma 34:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ajụrụ m Jehova ase, ya aza m.+ Ọ napụtara m n’ihe niile na-emenye m ụjọ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:4 Ụlọ Nche,3/1/2007, p. 23-244/1/1996, p. 28