Abụ Ọma 37:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị ajọ omume na-amịpụta mma agha ha, na-ekwekwa ụta haKa ha gbatuo ndị a na-emegbu emegbu na ndị ogbenyeNakwa ka ha gbuo ndị na-eme ihe ziri ezi.*
14 Ndị ajọ omume na-amịpụta mma agha ha, na-ekwekwa ụta haKa ha gbatuo ndị a na-emegbu emegbu na ndị ogbenyeNakwa ka ha gbuo ndị na-eme ihe ziri ezi.*