Abụ Ọma 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị ajọ omume amịpụtawo mma agha, ha ekwewokwa ụta ha,+Iji mee ka onye nọ n’ahụhụ na onye ogbenye daa,+Iji gbuo ndị ụzọ ha ziri ezi.+
14 Ndị ajọ omume amịpụtawo mma agha, ha ekwewokwa ụta ha,+Iji mee ka onye nọ n’ahụhụ na onye ogbenye daa,+Iji gbuo ndị ụzọ ha ziri ezi.+