Abụ Ọma 37:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, na-esokwa ụzọ ya,Ọ ga-emekwara gị amara, mee ka i nweta ụwa. Mgbe a ga-ebibi ndị ajọ omume,+ ị ga-ahụ ya.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:34 Ụlọ Nche,10/1/2006, p. 29-308/15/1990, p. 10
34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, na-esokwa ụzọ ya,Ọ ga-emekwara gị amara, mee ka i nweta ụwa. Mgbe a ga-ebibi ndị ajọ omume,+ ị ga-ahụ ya.+