Abụ Ọma 37:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ma a ga-ebibi ndị niile na-emebi iwu. Ndị ajọ omume enweghị ọdịnihu.+