Abụ Ọma 51:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-akụziri ndị na-eme mmehie ụzọ gị,+Ka ndị mmehie wee lọghachikwute gị. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:13 Ụlọ Nche,3/15/1993, p. 15-16