Abụ Ọma 79:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe ahụ, anyị bụ́ ndị gị, ndị bụ́kwa ìgwè atụrụ ị na-enye nri,+Ga na-ekele gị ruo mgbe ebighị ebi. Anyị ga-etokwa gị si n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
13 Mgbe ahụ, anyị bụ́ ndị gị, ndị bụ́kwa ìgwè atụrụ ị na-enye nri,+Ga na-ekele gị ruo mgbe ebighị ebi. Anyị ga-etokwa gị si n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+