Abụ Ọma 85:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Eziokwu ga-adị ebe niile ka à ga-asị na o si n’ala na-epupụta. Ezi omume Chineke ga-enwu ka ìhè nke na-esi n’eluigwe enwu.*+
11 Eziokwu ga-adị ebe niile ka à ga-asị na o si n’ala na-epupụta. Ezi omume Chineke ga-enwu ka ìhè nke na-esi n’eluigwe enwu.*+