Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 3:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+

  • Job 34:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ọ bụrụ na o lekwasị ndị mmadụ anya,

      Ọ bụrụ na o kpebie ịnapụ ha mmụọ ya na ume ha na-eku,+

      15 Mmadụ* niile ga-anwụ,

      Mmadụ ga-alaghachikwa n’ájá.+

  • Abụ Ọma 146:3, 4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Unu atụkwasịla ndị isi* obi,

      Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye na-enweghị ike ịzọpụta mmadụ.+

       4 Ọ kwụsị iku ume, ọ na-alaghachi n’ájá.+

      N’ụbọchị ahụ, ọ na-akwụsị iche echiche.+

  • Ekliziastis 3:19, 20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 N’ihi na ọ bụ ihe na-eme* mmadụ na-emekwa anụmanụ. Otu ihe ahụ na-eme ha niile.+ Otú anụmanụ si anwụ ka mmadụ si anwụ. Ọ bụ otu ume ndụ ka ha niile na-eku.+ N’ihi ya, e nweghị ihe mmadụ ji kara anụmanụ, n’ihi na ihe niile bụ ihe efu. 20 Ha niile na-aga n’otu ebe.+ Ha niile si n’ájá,+ ha niile na-alaghachikwa n’ájá.+

  • Ekliziastis 12:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ájá ewee laghachi n’ala,+ bụ́ ebe ọ dịbu, ume ndụ* alaghachikwuru ezi Chineke onye nyere ya mmadụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya