-
Abụ Ọma 144:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ihe dị iche iche ala anyị na-emepụta ga-eju n’ebe anyị na-akwasa ihe.
Ìgwè ewu na atụrụ anyị ga na-amụba okpukpu puku kwuru puku nakwa iri puku kwuru iri puku.
-