Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 144
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere ka o merie

        • ‘Gịnị ka mmadụ efu bụ?’ (3)

        • ‘Mee ka ndị iro gbasasịa’ (6)

        • Ndị Jehova na-enwe obi ụtọ (15)

Abụ Ọma 144:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:4
  • +2Sa 22:35; Ọm 18:2, 34

Abụ Ọma 144:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:2, 3
  • +Ọm 18:47

Abụ Ọma 144:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 8:4; Hib 2:6

Abụ Ọma 144:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 39:5
  • +1Ih 29:15; Job 14:1, 2

Abụ Ọma 144:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:9
  • +Ọp 19:18

Abụ Ọma 144:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 36:32
  • +2Sa 22:15

Abụ Ọma 144:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:17, 18; Ọm 18:16, 17; 54:3

Abụ Ọma 144:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:3; 40:3; 96:1; Aịz 42:10; Mkp 5:9; 14:3

Abụ Ọma 144:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Onye na-azọpụta ndị eze.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:19; Ọm 18:50
  • +1Sa 17:45, 46; 2Sa 21:15, 17

Abụ Ọma 144:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2018, p. 32

Abụ Ọma 144:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:12; 37:9, 37; 146:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2006, p. 13

    6/15/2006, p. 12-13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 144:1Di 32:4
Ọma 144:12Sa 22:35; Ọm 18:2, 34
Ọma 144:22Sa 22:2, 3
Ọma 144:2Ọm 18:47
Ọma 144:3Ọm 8:4; Hib 2:6
Ọma 144:4Ọm 39:5
Ọma 144:41Ih 29:15; Job 14:1, 2
Ọma 144:5Ọm 18:9
Ọma 144:5Ọp 19:18
Ọma 144:6Job 36:32
Ọma 144:62Sa 22:15
Ọma 144:72Sa 22:17, 18; Ọm 18:16, 17; 54:3
Ọma 144:9Ọm 33:3; 40:3; 96:1; Aịz 42:10; Mkp 5:9; 14:3
Ọma 144:102Sa 5:19; Ọm 18:50
Ọma 144:101Sa 17:45, 46; 2Sa 21:15, 17
Ọma 144:15Ọm 33:12; 37:9, 37; 146:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 144:1-15

Abụ Ọma

Abụ Devid.

144 Ka e too Jehova bụ́ Oké Nkume m,+

Onye na-akụziri m otú e si alụ ọgụ,

Na-akwadebekwa m maka ịlụ agha.+

 2 Ọ hụrụ m n’anya, ọ bụkwa ebe m a rụsiri ike.

Ọ bụ ebe m na-agbaba aka aghara ịkpa m nakwa onye na-anapụta m.

Ọ bụ ọta m nakwa Onye m gbabara n’ime ya,+

Onye na-emeriri m ndị mmadụ.+

 3 Jehova, gịnị ka mmadụ bụ nke mere i ji na-eche banyere ya?

Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ efu bụ nke mere i ji na-elebara ya anya?+

 4 Mmadụ yiri ume e kupụrụ ekupụ.+

Ndụ ya dị ka onyinyo na-apụ apụ.+

 5 Jehova, biko, bịada eluigwe gị ka ị gbadata.+

Metụ ugwu aka ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ.+

 6 Mee ka àmụ̀mà gbuo ka ndị iro gbasasịa.+

Gbapụ akụ́ gị ka i tinye ha n’ọgba aghara.+

 7 Si n’eluigwe matịa aka gị.

Zọpụta m ma dọpụta m na mmiri na-ekwo ekwo,

Napụtakwa m n’aka ndị mba ọzọ,+

 8 Bụ́ ndị ụgha juru ọnụ,

Ndị na-eweli aka nri ha ṅụọ iyi ụgha.

 9 Chineke, m ga-abụku gị abụ ọhụrụ.+

M ga-eji ụbọ nwere akwara iri bụkuo gị abụ otuto,

10 Gị Onye na-eme ka ndị eze merie,*+

Onye na-anapụta Devid ohu ya ka ndị mmadụ ghara iji mma agha gbuo ya.+

11 Zọpụta m ma napụta m n’aka ndị mba ọzọ,

Bụ́ ndị ụgha juru ọnụ,

Ndị na-eweli aka nri ha ṅụọ iyi ụgha.

12 Mgbe ahụ, ụmụ anyị ndị nwoke ga-adị ka obere osisi ndị na-eto ngwa ngwa,

Ụmụ anyị ndị nwaanyị adịkwa ka ogidi ndị e ji chọọ obí eze mma.

13 Ihe dị iche iche ala anyị na-emepụta ga-eju n’ebe anyị na-akwasa ihe.

Ìgwè ewu na atụrụ anyị ga na-amụba okpukpu puku kwuru puku nakwa iri puku kwuru iri puku.

14 Ehi anyị ndị dị ime agaghị enwe nsogbu ọ bụla, ime agaghịkwa apụ ha.

E nweghị onye ga na-ebe ákwá n’ámá anyị n’ihi ahụhụ.

15 Ndị ihe dịịrị otú a na-enwe obi ụtọ.

Ndị Jehova bụ Chi ha na-enwe obi ụtọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya