Ekliziastis 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E nwere oge kwesịrị ekwesị maka ihe ọ bụla,Ihe ọ bụla a na-eme n’ụwa* nwere oge: Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:1 Ụlọ Nche,4/1/2009, p. 263/1/2009, p. 4-610/1/1999, p. 5-6