Ekliziastis 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Okwu mbụ na-esi ya n’ọnụ apụta bụ okwu nzuzu,+ okwu ikpeazụ na-esi ya n’ọnụ apụta bụ okwu onye ara, nke na-akpata nsogbu.
13 Okwu mbụ na-esi ya n’ọnụ apụta bụ okwu nzuzu,+ okwu ikpeazụ na-esi ya n’ọnụ apụta bụ okwu onye ara, nke na-akpata nsogbu.