Abụ Solomọn 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma.* Ị mara ezigbo mma.+ Anyị na-edina ala n’akwụkwọ ndụ.