Abụ Solomọn 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Lee! Ị mara mma,+ onye m hụrụ n’anya, ị bụkwa onye ọma. Ihe e ji mee ihe ndina+ anyị bụ akwụkwọ ndụ.
16 “Lee! Ị mara mma,+ onye m hụrụ n’anya, ị bụkwa onye ọma. Ihe e ji mee ihe ndina+ anyị bụ akwụkwọ ndụ.