Abụ Solomọn 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Nyenụ m achịcha mkpụrụ vaịn na apụl ka m taa;+Ka obi dị m ụtọ, ka m wee nweta ume,N’ihi na anaghị m enweta onwe m maka na onye m hụrụ n’anya anọghị m nso.
5 Nyenụ m achịcha mkpụrụ vaịn na apụl ka m taa;+Ka obi dị m ụtọ, ka m wee nweta ume,N’ihi na anaghị m enweta onwe m maka na onye m hụrụ n’anya anọghị m nso.