Aịzaya 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova kwukwara, sị: “Ụmụ nwaanyị Zayọn dị mpako. Ọ na-abụ, ha na-aga n’ụzọ, ha ana-ele anya n’elu,*Jiri anya ha na-achụ nwoke, na-aga ije nganga,Na-emekwa ka ọla ha gba n’ụkwụ na-eme mkpọtụ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:16 Amụma Aịsaịa I, p. 58-59
16 Jehova kwukwara, sị: “Ụmụ nwaanyị Zayọn dị mpako. Ọ na-abụ, ha na-aga n’ụzọ, ha ana-ele anya n’elu,*Jiri anya ha na-achụ nwoke, na-aga ije nganga,Na-emekwa ka ọla ha gba n’ụkwụ na-eme mkpọtụ.