Aịzaya 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova wee sị: “N’ihi na ụmụ nwaanyị Zayọn dị mpako, ha na-agbatịkwa olu ha mgbe ha na-eje ije, na-elekwa anya iji rata ndị ikom, ha na-eje ije nganga, na-emekwa ka ọla ụkwụ ha na-eme mkpọtụ,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:16 Amụma Aịsaịa I, p. 58-59
16 Jehova wee sị: “N’ihi na ụmụ nwaanyị Zayọn dị mpako, ha na-agbatịkwa olu ha mgbe ha na-eje ije, na-elekwa anya iji rata ndị ikom, ha na-eje ije nganga, na-emekwa ka ọla ụkwụ ha na-eme mkpọtụ,+