Aịzaya 14:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ̀ bụ ya bụ onye mere ka ụwa niile dị ka ala ịkpa,Meriekwa obodo ndị dị na ya,+Onye na-anaghịkwa ekwe ahapụ ndị o ji eji ka ha laa?’+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:17 Amụma Aịsaịa I, p. 185-187
17 Ọ̀ bụ ya bụ onye mere ka ụwa niile dị ka ala ịkpa,Meriekwa obodo ndị dị na ya,+Onye na-anaghịkwa ekwe ahapụ ndị o ji eji ka ha laa?’+