Aịzaya 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ gaghị atụkwasị ebe ịchụàjà o ji aka ya rụọ obi.+ Ọ gaghịkwa atụ anya ka ihe mkpịsị aka ya mere nyere ya aka, ma ogwe osisi arụsị* ma ihe ndị e ji adọsa insens. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:8 Amụma Aịsaịa I, p. 196-197
8 Ọ gaghị atụkwasị ebe ịchụàjà o ji aka ya rụọ obi.+ Ọ gaghịkwa atụ anya ka ihe mkpịsị aka ya mere nyere ya aka, ma ogwe osisi arụsị* ma ihe ndị e ji adọsa insens.