-
Aịzaya 17:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Geenụ ntị! Ọtụtụ ndị na-agba aghara.
Ha na-agba aghara ka ebe oké osimiri na-amali elu.
Mba dị iche iche na-emekwa mkpọtụ.
Ha na-eme mkpọtụ ka ebili mmiri.
-