Aịzaya 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ewoo, ọgba aghara nke ọtụtụ ndị, bụ́ ndị na-agba aghara dị ka mmali nke oké osimiri! Nakwa mkpọtụ nke mba dị iche iche, bụ́ ndị na-eme mkpọtụ dị ka ụzụ nke oké mmiri!+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:12 Amụma Aịsaịa I, p. 197-198
12 Ewoo, ọgba aghara nke ọtụtụ ndị, bụ́ ndị na-agba aghara dị ka mmali nke oké osimiri! Nakwa mkpọtụ nke mba dị iche iche, bụ́ ndị na-eme mkpọtụ dị ka ụzụ nke oké mmiri!+