-
Aịzaya 21:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Onye nche ahụ hụkwara ndị nọ n’ụgbọ agha nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ,
Hụkwa ụgbọ agha nke jakị na-adọkpụ,
Na ụgbọ agha nke kamel na-adọkpụ.
O leruru anya ala, geekwa ntị nke ọma.
-