-
Aịzaya 21:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 O wee hụ ụgbọ agha nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ, ụgbọ agha nke ịnyịnya ibu na-adọkpụ, ụgbọ agha nke kamel na-adọkpụ. O wee tọọ ntị n’ala ṅasie ntị ike.
-