Aịzaya 21:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova gwara m, sị: “Tupu otu afọ agafee, ihe niile mere ka Kida dịrị ebube+ ga-ala n’iyi. A ga-agụ otu afọ a otú onye e goro ọrụ si agụ oge.* Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:16 Amụma Aịsaịa I, p. 228-229
16 Jehova gwara m, sị: “Tupu otu afọ agafee, ihe niile mere ka Kida dịrị ebube+ ga-ala n’iyi. A ga-agụ otu afọ a otú onye e goro ọrụ si agụ oge.*