Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 25:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ihe a bụ aha ụmụ Ishmel n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ọkpara Ishmel bụ Nebeyọt.+ Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Kida,+ Adbiel, Mibsam,+

  • Abụ Ọma 120:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Efuola m n’ihi na m biela na Mishek ka onye mbịarambịa!+

      M bi n’ụlọikwuu ndị Kida kemgbe.+

  • Abụ Solomọn 1:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, adị m oji, ma m mara mma.

      M dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ m dịkwa ka ákwà ụlọikwuu+ Solomọn.

  • Aịzaya 42:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ka ala ịkpa na obodo ndị dị na ya

      Nakwa ógbè dị iche iche ndị Kida+ bi tie mkpu.+

      Ka ndị bi ná nnukwu nkume tie mkpu ọṅụ.

      Ka ha nọrọ n’elu ugwu dị iche iche tisie mkpu ike.

  • Jeremaya 49:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 E nwere ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ, bụ́ ndị Nebukadneza* eze Babịlọn meriri. Ọ sịrị:

      “Bilienụ gaa Kida.

      Gbuokwanụ ndị bi n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ.

  • Ezikiel 27:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Ndị Arab na ndị isi Kida niile+ bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ atụrụ na ebule na ewu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya