Aịzaya 35:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ala kpọrọ nkụ ga-adị ka ọdọ mmiri nke ahịhịa amị juru. Ala mmiri na-adịghị ga-adịkwa ka isi mmiri.+ Ahịhịa ndụ na ahịhịa amị na ahịhịa papaịrọsGa-adị n’ebe nkịta ọhịa na-ebi, n’ebe ha na-anọkwa ezu ike.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:7 Amụma Aịsaịa I, p. 374-376, 378-379 Ụlọ Nche,2/15/1996, p. 11-12, 18 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 130-132
7 Ala kpọrọ nkụ ga-adị ka ọdọ mmiri nke ahịhịa amị juru. Ala mmiri na-adịghị ga-adịkwa ka isi mmiri.+ Ahịhịa ndụ na ahịhịa amị na ahịhịa papaịrọsGa-adị n’ebe nkịta ọhịa na-ebi, n’ebe ha na-anọkwa ezu ike.+
35:7 Amụma Aịsaịa I, p. 374-376, 378-379 Ụlọ Nche,2/15/1996, p. 11-12, 18 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 130-132