Aịzaya 36:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Biko, gị na onyenwe m bụ́ eze Asiria+ tie n’aka, ka m nye gị puku ịnyịnya abụọ (2,000) lee ma mmadụ ole i nwere na-agba ịnyịnya hà ga-ezu ịgba ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 36:8 Amụma Aịsaịa I, p. 387
8 Biko, gị na onyenwe m bụ́ eze Asiria+ tie n’aka, ka m nye gị puku ịnyịnya abụọ (2,000) lee ma mmadụ ole i nwere na-agba ịnyịnya hà ga-ezu ịgba ha.