Aịzaya 36:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Eze kwuru, sị: ‘Unu ekwela ka Hezekaya duhie unu, n’ihi na ọ gaghị anapụtali unu.+