8 I dowere ihe a ga-eji na-echeta gị n’azụ ibo ụzọ nakwa n’awara ụzọ.
Ị hapụrụ m, gbara ọtọ.
Ị gara ebe ahụ mee ka àkwà gị saa mbara.
Gị na ndị gị na ha na-eme enyi gbara ndụ.
Ọ na-atọgbukwa gị atọgbu ka gị na ha dinaa.+
Ị nọkwa na-ele ihe ha ji bụrụ nwoke.