Aịzaya 58:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na unu ana-eme ihe ndị a, ìhè unu ga-enwu ka chi ọbụbọ.+ Unu ga-agbakekwa ngwa ngwa. Ezi omume unu ga-ebutere unu ụzọ,Ebube Jehova ana-echebekwa unu n’azụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:8 Amụma Aịsaịa II, p. 282
8 Ọ bụrụ na unu ana-eme ihe ndị a, ìhè unu ga-enwu ka chi ọbụbọ.+ Unu ga-agbakekwa ngwa ngwa. Ezi omume unu ga-ebutere unu ụzọ,Ebube Jehova ana-echebekwa unu n’azụ.+