Aịzaya 65:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ndị ohu m ga na-eri ihe, ma agụụ ga na-agụ unu.+ Ndị ohu m ga-ahụ ihe ha ga na-aṅụ,+ ma akpịrị ga na-akpọ unu nkụ. Ndị ohu m ga na-aṅụrị ọṅụ,+ ma ihere ga na-eme unu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:13 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 235 Amụma Aịsaịa II, p. 379-380
13 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ndị ohu m ga na-eri ihe, ma agụụ ga na-agụ unu.+ Ndị ohu m ga-ahụ ihe ha ga na-aṅụ,+ ma akpịrị ga na-akpọ unu nkụ. Ndị ohu m ga na-aṅụrị ọṅụ,+ ma ihere ga na-eme unu.+