Jeremaya 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị ọzụzụ atụrụ na ìgwè atụrụ ha ga-abịa. Ha ga-ama ụlọikwuu ha gburugburu ya.+ Atụrụ onye nke ọ bụla n’ime ha na-ata ahịhịa dị n’ebe onye na-azụ ya nọ.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:3 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 22-23
3 Ndị ọzụzụ atụrụ na ìgwè atụrụ ha ga-abịa. Ha ga-ama ụlọikwuu ha gburugburu ya.+ Atụrụ onye nke ọ bụla n’ime ha na-ata ahịhịa dị n’ebe onye na-azụ ya nọ.+