-
Jeremaya 13:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 “Gwakwa ha, sị, ‘Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: “E kwesịrị ịgbaju nnukwu ite ọ bụla mmanya.”’ Ha ga-asịkwa gị, ‘Ọ̀ bụ na anyị amaghị na e kwesịrị ịgbaju nnukwu ite ọ bụla mmanya?’
-