Jeremaya 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Gwa ha okwu a, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru: “A na-agbaju ite ukwu ọ bụla mmanya.”’+ Ha ga-asịkwa gị, ‘Ọ̀ bụ na anyị amaghị na a na-agbaju ite ukwu ọ bụla mmanya?’
12 “Gwa ha okwu a, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru: “A na-agbaju ite ukwu ọ bụla mmanya.”’+ Ha ga-asịkwa gị, ‘Ọ̀ bụ na anyị amaghị na a na-agbaju ite ukwu ọ bụla mmanya?’