Jeremaya 17:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova gwara m, sị: “Gaa guzoro n’ọnụ ụzọ ámá ụmụ ndị m, ebe ndị eze Juda na-esi abata ma na-apụ. Guzorokwa n’ọnụ ụzọ ámá niile dị na Jeruselem.+
19 Jehova gwara m, sị: “Gaa guzoro n’ọnụ ụzọ ámá ụmụ ndị m, ebe ndị eze Juda na-esi abata ma na-apụ. Guzorokwa n’ọnụ ụzọ ámá niile dị na Jeruselem.+