Jeremaya 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nke a bụ ihe Jehova gwara m: “Gaa guzoro n’ọnụ ụzọ ámá nke ụmụ ndị m, ebe ndị eze Juda na-esi abata ma na-apụ, nakwa n’ọnụ ụzọ ámá niile dị na Jeruselem.+
19 Nke a bụ ihe Jehova gwara m: “Gaa guzoro n’ọnụ ụzọ ámá nke ụmụ ndị m, ebe ndị eze Juda na-esi abata ma na-apụ, nakwa n’ọnụ ụzọ ámá niile dị na Jeruselem.+