Jeremaya 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-eme ha ihe a maka na ha ahapụla m,+ meekwa ka a ghara ịmatazi ebe a.+ Ha na-anọ ebe a achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà, bụ́ chi ndị ha na ndị nna nna ha na ndị eze Juda na-amaghị. Ha emeekwala ka ọbara ndị aka ha dị ọcha ju ebe a.+
4 M ga-eme ha ihe a maka na ha ahapụla m,+ meekwa ka a ghara ịmatazi ebe a.+ Ha na-anọ ebe a achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà, bụ́ chi ndị ha na ndị nna nna ha na ndị eze Juda na-amaghị. Ha emeekwala ka ọbara ndị aka ha dị ọcha ju ebe a.+