Jeremaya 35:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Jehonadab nwa Rikab nyere ụmụ ya iwu ka ha ghara ịṅụ mmanya. Ha aṅụbeghịkwa mmanya ọ bụla ruo taa, n’ihi na ha na-edebe iwu nna nna ha nyere ha.+ Ma, mụnwa agwala unu okwu ugboro ugboro,* ma unu erubereghị m isi.+
14 “Jehonadab nwa Rikab nyere ụmụ ya iwu ka ha ghara ịṅụ mmanya. Ha aṅụbeghịkwa mmanya ọ bụla ruo taa, n’ihi na ha na-edebe iwu nna nna ha nyere ha.+ Ma, mụnwa agwala unu okwu ugboro ugboro,* ma unu erubereghị m isi.+