Jeremaya 39:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Eze Babịlọn nọkwa na Ribla gbuo ụmụ Zedekaya n’ihu ya. O gbukwara ndị Juda niile a ma ama.+