Jeremaya 44:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, kemgbe anyị kwụsịrị ịchụrụ Eze Nwaanyị nke Eluigwe* àjà mmanya na àjà ndị ọzọ, ihe niile akọla anyị. Mma agha na ụnwụ na-egbukwa anyị.” Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:18 Ụlọ Nche,5/15/1999, p. 13-14
18 Ma, kemgbe anyị kwụsịrị ịchụrụ Eze Nwaanyị nke Eluigwe* àjà mmanya na àjà ndị ọzọ, ihe niile akọla anyị. Mma agha na ụnwụ na-egbukwa anyị.”