Jeremaya 44:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma kemgbe anyị kwụsịrị isurere ‘eze nwaanyị nke eluigwe’+ ihe nsure ọkụ na ịwụsara ya àjà ihe ọṅụṅụ, ihe niile akọọla anyị, mma agha na ụnwụ egbuchawo anyị.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:18 Ụlọ Nche,5/15/1999, p. 13-14
18 Ma kemgbe anyị kwụsịrị isurere ‘eze nwaanyị nke eluigwe’+ ihe nsure ọkụ na ịwụsara ya àjà ihe ọṅụṅụ, ihe niile akọọla anyị, mma agha na ụnwụ egbuchawo anyị.+